Nkọwa dezie

Onye na-eme ka ọ bụ onye ọzọ ma ọ bụ zaa aha onye ọzọ na ebumnobi nke ịghọ aghụghọ, iduhie na igwu wayo

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ahụ bụ onye nduhie.
  • Ọ gara n’ụlọ mkpọrọ n’ihi na ọ bụ onye nduhie

Mkpọpụta dezie


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

imposter