onye nchekwa ulo nga

Onye Nchekwa Ulo Nga

Nkowa

dezie

Ónyé órú ya bu ileruru ndi no n'úlò nga anya ka ha ghara igbafu.

Nkejiasusu

dezie

Áhà

Omumaatu

dezie

Ónyé nchekwa úlò nga ahu nwuru n'abali.

Mkpọpụta

dezie
Ikoego


Olumba

dezie

Ónyé nchekwa úlò mkporo (Abia)

Ntughari n'asusu ozo

dezie

Bekee

dezie

warder