onye na-edozi ntutu isi
Nkọwa
dezieonye na asacha, bọọ ma dozie ntutu isi na n'ụzọ dị iche iche ma ọbụ onye na akpụ ntutu isi dị ka ọrụ ya
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Ọ bụ onye na-edozi ntutu isi maka ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị.
- Mmadu enwere ike imu otu esi edozi isi na mahadum?