onye mba ọzọ
Onye mba ọzọ
Nkọwa
dezieOnye ọ bụla bụ onye mba ọzọ site n'ọmụmụ ma na ebighị na ala nna ya
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieE nwere ike ị mata onye mba ọzọ site na-aha ya ma ọbụ omume ya.
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieOnye mba (Arochukwu)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieForeigner foreigner
French
dezieétrangère(feminine) étrangère étranger(masculine) étranger
Germany
dezieAusländerin(feminine) auslaenderin Ausländer(masculine) auslaender
Spanish
dezieextranjera(feminine) extranjera extranjero(masculine) extranjero