onye isi oche
Onye isi oche
Nkọwa
dezie- Onye na-achịkọta ma na-ahụ n'ihe a na-eme na nzukọ gara nke ọma.
- Onye isi Kọmitii maọbụ ụlọ ọrụ dị iche iche.
Nkejịasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Mazi Amadi bụ onye isi oche ndi Amaala.
- Odoziaku Ezenwanyi bụ onye isi oche Nzukọ Ọgọst nke afọ a.
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezie- Onye ishi oche (mbaanọ Imo State)
- Onye isi ocho (Orlu Imo State)