onye a na-enyo enyo

onye an-enyo enyo

Nkọwa dezie

Ụdị mmadụ agwa ya maọọbụ omume ya na-edochaghị anya. Uzọ o si eme ihe akwụghị ọtọ.

Nkejiasụsụ dezie

ngwaa


ọmụmaatụ dezie

Ụfọọma bụ otu n'ime onye a na-enyo enyo banyere ọnwụ nwoke ahụ.

mkpọpụta dezie

olumba dezie

ana-enyoo

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

bekee dezie

suspect