onye ọzụzụ atụrụ/efi

onye ọzụzụ atụrụ/efi na Nigeria

Nkọwa

dezie

onye nwe ya, onye njikwa, onye na-azụ ma ọ bụ onye na-elekọta ìgwè anụ ụlọ dịka ehi ma ọ bụ efi

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie
  • Ọ sirike ịghọta onye ọzụzụ atụrụ ma ọ bụ efi
  • Ọ dị mma ka onye ọzụzụ atụrụ ma ọ bụ efi nọrọ ọdụ otu ebe ya n'ụmụ anụmanụ ya kama ịna agagharị agagharị

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

herdsmen