onye ọrụ ugbo

Nwanyị n'arụ ọrụ ugbo

Nkọwa dezie

Nke a bụ mmadụ ọ bụla jiri ọrụ ugbo dị ka aka ọrụ iji rụpụta nri na ihe ndị ọzọ iji nweta ego ma nyere ndụ aka.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Nnam bụ onye ọrụ ugbo.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

farmer