onye ọrụ bekee

ụlọ ọrụ ndị ọrụ bekee nke gọọmentị etiti na Nigeria

Nkọwa

dezie

onye ọrụ na ngalaba gọọmentị ụdị dị iche iche, onye ọrụ nke ndị ọchịchị na azịza nye gọọmentị, ọ bụghị otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie
  • Ndị nkuzi a bụ ndị ọrụ bekee?
  • ndị ọrụ bekee na ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-arụkọ ọrụ maka nchịkwa mba ma ọ bụ steeti
  • ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị nwere ike izu ohi n'enweghị enyemaka ndị ọrụ bekee, nke ahụ bụ ajụjụ

Mkpọpụta

dezie


Olumba

dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

servant civil servant