Onye-iro

Nkọwa dezie

  • Onye-iro bụ onye na-achọgi ọganihu mmadụ maọbụ ihe.
  • Onye ihe anaghị amasi, maọbụ onye kpọrọ ihe asi
  • Onye-iro bụ kwa onye na agba atụmaatụ imebi ọrụ mmadụ.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Onye Iro bụ aha ana-akpọ udi mmadụ n'achọghi agamnihu onye ọzọ

  • A ga ahụta onye ọbụla tụfụrụ ihe na okporo ụzọ ka onye-iro gọmentị etiti.
  • A na akpọ papa Paul onye-iro maka na ọdighi ihe na amasi ya ma ncha.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Enemy