onyeìsì
Bụ onye na-adịghị ahụ ụzọ nke pụtara n'anya adịkwaghị arụ ọrụ ọzọ. Ọ bụ onye kpuru ìsì
aha
Amaghị m na nwoke ahụ bụ onyeìsì
Onyeishì (Imo State)
blind
cécité