omume ihu igwe
Nkọwa
dezieNkea bụ omume dị iche iche, mgbalị, ngwa amụma na ihe ndị ọzọ ebumnuche ya bụ ibelata akpamike nke Mgbanwe ihu igwe nke mmadụ kpatara na oghọm so ya. Nsonye na Omume Ihu Igwe ndị a bụ ebumnuche zuru ọnụ achọrọ tụmadị njem gbasara ọnọdụ ihu igwe. Ọmumatatụ omume ndị a bụ Nnabata ọnọdụ mgbanwe ihu igwe, Mbelata Mgbanwe ihu igwe,Nkwado Mgbanwe ihu igwe dgz.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieAmalitere Nhiwe ọtụtụ omume ihu igwe iji gbochie ọghọm Mgbanwe ihu igwe n'ebute.
Mkpọpụta
dezie