okwe mgbagojuanya

okwe mgbagojuanya

Puzzle


nkowa dezie

nke a bụ ụdịrị ogwe egwuregwu na mbụ na-agbagoju mmadụ anya mana iwetuo obi ị ghọta ka ị ga-esi zụọ ogwe a. Mgbe ụfọdụ ọ na-agbasa nhazi okwu, ọnụọgụgụ w.d.g

nkejiasusu dezie

aha

omumaatu dezie

E nwere ụdị okwe mgbagojuanya abụọ nke ndi oyibo kpọrọ jigsaw na crossword.

mkpoputa dezie

olumba dezie

ntughari asusu ozo dezie

bekee dezie

puzzle