Ọkụ ihu igwe

Nkọwa dezie

Nke bụ ọkụ ọgbụgba nke ọhịa ma ọbu oke ọhịa nke n'amalite n'ihi oké okpomọkụ nke Mgbanwe ihu igwe butere.Ọ bụghị mmadụ n'etinye ọkụ a.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụ̀matụ dezie

Ọkụ ọgbụgba nke oke ọhịa ahụ mere anụ ọhịa dị iche iche ji nwụsịa.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ọkụ ịkpọ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

climate fire

Gukwuo na Wikipedia Bekee Wildfire