Nkọwa dezie

 
Anụ na enu okooko osisi
 
Nnụnụ n'elu okooko osisi

Okooko osisi, bu ihe omumu nke ana enweta n’osisi. Okooko osisi na arụ ọrụ ịkwado mmeputakwa, na-abụkarị site n'inye usoro maka njikọta spam na akwa nke osisi. Nnụnụ na anụ na ebụgharị ihe ájá ájá dị na okooko osisi na eme ka ọ na amụsa.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Okooko osisi dị mkpa maka mmeputakwa osisi mgbe niile.
  • Eji okooko osisi achọ ụlọ ụka mma
 
Okooko osisi Hibiscus

Mkpọpụta dezie


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie