ojoro
Nkọwa
dezie- omume aghụghọ ma ọ bụ ime ihe nke aghụghọ iji nwee napu mmadụ ego
- atụmatụ ma ọ bụ omume nke na enweghị eziokwu ma ọ bụ iwu na-akwadoghị
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Kpachara anya, nke ahụ na ada dị ka ojoro
- Ọchịchọ ịba ọgaranya ngwa ngwa na-eme ka egwuo ọtụtụ ndị ojoro
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieNghọrị