Nkọwa dezie

Ojiegoachụego bụ onye nwere (maọbụ soro nwere) ngwa ahịa maọbụ ebe a na-emepụta ngwa ahịa maka ịkpata ego na ime ka akụnụba obodo na-eto eto.

Nkejiasụsụ dezie

Àhà

Ọmụmaatụ dezie

  1. Nwanyị nwekwara ike ịbụ ojiegoachụego.
  2. Aliko Dangote, nwafọ Naịjiriya, bụ ojiegoachụego amà àmà na Afịrịka na n'ụwa.

Mkpọpụta dezie


Olumba dezie

onye ozuahia( imo dialect)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

English dezie