ojiegoachụego
(Dupụ̀rụ̀ sì ojiegoachọego)
Nkọwa
dezieOjiegoachụego bụ onye nwere (maọbụ soro nwere) ngwa ahịa maọbụ ebe a na-emepụta ngwa ahịa maka ịkpata ego na ime ka akụnụba obodo na-eto eto.
Nkejiasụsụ
dezieÀhà
Ọmụmaatụ
dezie- Nwanyị nwekwara ike ịbụ ojiegoachụego.
- Aliko Dangote, nwafọ Naịjiriya, bụ ojiegoachụego amà àmà na Afịrịka na n'ụwa.
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieonye ozuahia( imo dialect)