ohiri isi
Nkọwa dezie
Nke a bu akpa akwa akụkụ anọ jupụtara na nku ma ọ bụ ihe ndị ọzọ dị nro, eji akwado isi mgbe ị dina ala ma ọ bụ ihi ụra
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmumaatụ dezie
- Ohiri isi nke a dị nro
- A gwara ya ka o na-eji ohiri isi abụọ mgbe ọ na-edina ala n’ihi ọnọdụ ahụ ike ya
Mkpọpụta dezie