Nkọwa dezie

Ihe a na-arụ iji kewa ebe maọbụ iji gbochie mmadụ ma ọ bụ ihe ịpụ ma ọ bụ ịbata.

 
Ogige mgbochi

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Ọ zụrụ ihe ọ ga-eji eme ogige n'ụlọ ọhụrụ ya.
  • Ndị ori kuturu ogige ụlọ ya wee wakpoo ya

Mkpọpụta dezie


Olumba dezie

  • ọgba
  • ngige

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie