odezi edemede
Nkọwa
dezieOnye na-ahụ maka edemede ma nwee ekpebi ikpeazụ ihe nke ga adịna akwụkwọ akụkọ ụdị dị iche iche, ma ọ bụ akwụkwọ ọtụtụ ndị mmadu gbakọtara aka wee dee.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Ọ bụ onye nchịkọta akụkọ, odezi edemede nke akwụkwọ akụkọ ahụ.
- Ka anyị chọta onye odezi edemede maka akwụkwọ ahụ nke anyi nile na ede.
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieOnye nchịkọta akụkọ