oche nkwagharị

Nkọwa

dezie

oche nke nwere ụkwụ maka nke onye na-enweghị ike ịga ije n'ihi ọrịa, mmerụ ahụ, ma ọ bụ nkwarụ nke ha nwere ike iji mee njem site n’otu ebe ruo ebe ọzọ.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmumaatụ

dezie
  • ọ malitere iji oche nkwagharị eme njem ka-mgbe ọrịa strok jidere ya
  • gọọmentị kwesịrị inye ndị chọrọ oche nkwagharị
  • ebe ọha na eze kwesiri inwe oghere na-eme ma nyere aka ka ndị nọ n'oche nkwagharị bata

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

wheel chair