oche
oche
Igbo
dezie- Oche bụ otu n'ime akọrọngwa ma ọbụ ngwongwo eji ebi na ụlọ.
- A na-eji ya anọ ala.
- A na eji ụdi ihe di iche iche emepụta oche, dika osisi, igwe ma ọbụ rọba.
Aha
dezie- oche bụ aha ihe.
Ọmụmatụ Ahirịokwu
dezie- Buru oche ahụ banye n'ụlọ.
- E nwere m ụdi oche di iche iche n'ụlọ mụ.
Mkpọpụta
dezie