obodo

Nkọwa

dezie

Ogbe maọbụ ala ebe ana-emegasị ọtụtụ ihe dị iche iche ma bụrụkwa gburugburu ebe ndị mmadụ bi.

Nkejiasụsụ

dezie

aha

Ọmụmaatụ

dezie

Ọtụtụ ihe na-eme n'obodo anyị

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

locality

French

dezie

localité