Obi Ọjọọ

Nkọwa dezie

Nke a bụ mmadụ iwe obi ilu, ufu anya, ọnuma na ịwe mgbe ọbuna

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Ọ nwere obi ọjọọ n'ebe ndi agbataobi ya nọ.

Mkpọpụta dezie

obi ọjọọ




Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

[wickedness]