obiọma
Nkọwa
dezieọchịchọ imere ndị ọzọ ihe ọma ma ọ bụ inyere ndị mmadụ aka, omume obiọma
Nkejiasụsụ
dezieNkọwa Aha
Ọmụmaatụ
dezie- obiọma bụ omume ọma onye ọ bụla bara ọgaranya kwesịrị igosipụta
- Nzukọ ahụ nwere obiọma. Ha na-enye ndị mmadụ onyinye ego maka ọrụ ha na mmepe obodo