Obere

Nkọwa dezie

Nke a bụ mgbe oke nha ma ọ bụ ọnọdụ ya erughi otu o kwesiri

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwaaha

Ọmụmatụ dezie

Nkịta dị n'ụlọ enyi m dị ezigbo obere

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

  • Ntakịrị
  • Ntọntọ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Beeke dezie

Small small

French dezie

Petite (feminine) petite petit(masculine) petit

German dezie

klein klein