Nzere

Nkọwa dezie

  1. Ihe nrite maọbụ akara nkwekọrịta enyere mmadu na nkwanye ùgwù maka itụrụ́ ugo.
  2. Inye ego maọbụ ihe nrite n'eso mkpebi enwere.
 
nzere

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Obi nwetara nzere dika onye mbu na asọmpi ahụ. Ụlọ akwụkwọ ahụ n'enye nzere diploma.

Mkpọpụta dezie


Olumba dezie

Ihe nrite

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Award degree