Nkọwa dezie

nye ego ma ọ bụ ngwongwo maka ezigbo ihe, dịka n'ọmụmaatụ ọrụ ebere

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmumaatụ dezie

  • ha gwara m ka m nye onyinye akwa'm ndị karanka maka ndị ogbenye
  • anyị ga-enye onyinye maka owuwu nke ụlọ ụka ọhụrụ ahụ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

donate