nwoke
Nwoke
Nkọwa
dezieO di ụzo mmadụ abuo Chineke kere, nwoke na nwaanyi. Nwoke bu nke mbụ Chineke kere, ka O buru onye nlekata nwaanyi maka na ekere ya ka okpukpu ya sie ike karia nke nwaanyi. Ha anaghi àtú ime, mana ha n'àtú nwaanyi ime. Ha n'àgbá ájí àfò ónú
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieNne m mụrụ ụmụ nwoke atọ
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieNwaonyeoke (Abia steeti)