Nkọwa

dezie

Onye ya na nne mmadụ nwere otu nne maọbụ otu nna. O nwere ike ịbụ nwoke maọbụ nwaanyị.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

ọmụmaatụ

dezie

A hụrụ m nwanne nne m taa.

Mkpọpụta

dezie


Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

maternal_uncle

maternal_aunt