nwanne
Nkọwa
dezie- Onye ya na mmadụ nwere otu nne na otu nna.
- Mgbe ụfọdụ a na-akpọkwa ya onye ya na mmadụ si n'otu ezinụlọ ma ọ bụghị otu nne na nna jikọrọ ha.
- Onye ya na mmadu n'emekorita nke oma, mana obughi otu ņne na nna muru ha.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Omụmaatụ
dezieỌ hụrụ nwanne ya n'ụzọ.
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieNwụne (Ebonyi)