nwaanyi
Nwaanyi
Nkowa dezie
O di uzo mmadu abuo Chineke kere, nwoke na nwaanyi. Nwaanyi ka Chineke si n'akuku nwoke keputa. Ha bu ndi inye aka nwoke. Ha na-adi ime àmú nwa. Ha na-enwe árá n'agba mmiri ha ji ázù umu ha.
Nkejiasusu dezie
Áhà
Omumaatu dezie
Nwaanyi ahu bu onye ísí okwu.
Mkpọpụta dezie
Olumba dezie
Nwaamì (Ohafia)