Nkọwa dezie

Nwa nwanne mmadụ. O nwere ike ịbụ nwoke maọbụ nwaanyị.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Ya na nwa nwanne ya bi.

mkpọpụta dezie


Olumba dezie

Nwa nwụne (Ebonyi)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

nephew niece