nwa enwe nne enwe nna

Nwa enwe nne enwe nna

Nkọwa

dezie
  1. Nwatakiri nne na nna ya nwụrụ anwụ
  2. Onye nne na nna na-achoghi

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Aha nwa enwe nne enwe nna ahụ bụ Ugomma

Mkpọpụta

dezie


Olumba

dezie

Ntughari n'asusu ozo

dezie

Bekee

dezie

orphan