Nkowa dezie

Ntu bu ihe ígwè ahu n'adi ntakiri ónú ya na-àpí àpí eji akugide ihe obula, ma óché, ma àkwà, maobu ihe obula.

Nkejiasusu dezie

Áhà

Mkpọpụta dezie


Omumaatu dezie

Chei! Ntu aduola m o

Olumba dezie

Ntuni (Arochukwu)

Ntughari n'asusu ozo dezie

Bekee dezie

nail