ntinye ego
Nkọwa
dezieOmume maọbụ usoro nke itinye ego n’achụmnta ego ma ọ bụ n’ụlọ akụ maka uru
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmumaatụ
dezie- Onye obula kwesiri inwe ákàrà ntinye ego
- Nwanyị ahụ chọrọriri ịma ákàrà ntinye ego di ya dị iche iche tupu ya ekweta ịlụ ya