ntọhapụ
Nkọwa
dezieNke a bụ usoro ala nke ogige ma ọ bụ gburugburu ebe obibi ghọrọ ọzara. Nke bụ mgbe atufuru ụfọdụ ihe okike nke ala site na ihe ike mberede ma ọ bụ nke omume mmadụ kpatara n'ala mere ka ọ bụrụ ala ọzara.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieEnwere nhapụ ala na mpaghara ogige anya.
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieGukwuo na Wikipedia Bekee Desertification