ntámù

Nkowa dezie

ntámù bù ikwù okwu nke a na-apughị ịnụ nke ọma

Nkejiasusu dezie

ngwaa

Omumaatu dezie

Úmùaka ahù mere ntámù gbasara úgwó akwúkwó ha

Olumba dezie

ita murimuri

Mkpọpụta dezie

ntámù



Ntughari n’asusu ọzọ dezie

Bekee dezie

murmur