nru ububa na n'elu okooko osisi

Nkọwa dezie

 
ụdị nru ububa ọzọ

Ahụhụ na eri nri si na okooko osisi (nectar) nwere ụzọ nkụ abụọ buru ibu, nke agba ya na-achapụ achapụ ma bụrụ kwa nke na-ekpuchi akpịrịkpa dị iche iche nke ejighi anya ahụ.  Uru ububa na agaghari na mgbe ụtụtụ na ehihie ma na edese nkụ ya ka ọguzoro ọtọ ọbụrụ godị mgbe ọnọ na ezumike.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Nru ububa na ama mma.
  • Lee kwa ka ụmụ nru ububa na efegheri na okooko osisi nke a.
  • Ịmaara usoro nke uto nke nri ububa?

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Butterfly