nrigbu
Nkọwa
dezie- omume nke imeso mmadụ n’ụzọ na-ezighị ezi iji rite uru na ọrụ ya.
- Omume ma ọ bụ nsonaazụ nke ịnapụ mmadụ n'ike ihe nke ruuru ya.
- omume nke iji na irite uru site na akụrụngwa.
Nkejiasụsụ
dezieNkọwa Aha
Ọmụmaatụ
dezie- ụgwọ a na-akwụ ndị ọrụ na-egosi na nzukọ ahụ na-erigbu ha
- Nrigbu anaghị akwalite ịha nha anya