Nri mgbadoume

Nkọwa

dezie

Nke a bụ ụdị nri na-enye ike ma erịe ya. Ụfọdụ nri ndi a bụ ji, utara, osikapa, w.d.g

Nkejịasụsụ

dezie

Nkọwaaha

Ọmụmaatụ

dezie

Ụfọdụ nri mgbadoume enyere anyi bụ nri na ofe ọha, abacha agwọrọ agwọ na osikapa jelof

Mkpọpụta

dezie
nri mgbadoume





Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

carbohydrate