nne

Nkọwa dezie

na akọwa abụrụ mmadụ maọbụ anụmanụ n'eyi ákwá maọbụ nwe akpa nwa eji ebu nwa n'afọ na-ara bụrụ ịbụ na-ewepụta mmiri ara nke nwa ha na-aṅụ. Ọdịmara: .

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Enwere m nne ọkụkọ
  2. Nkea bụ nne Ewu

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

nnekwụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

female

French dezie

femelle