nlereanya ihu igwe
Nkọwa dezie
Nke a bụ iji ụzọ ọgụgụ ọnụ ịkọwa mmekọrịta dị n'etiti ihe ndị dị mkpa n'esite ihu igwe, gunyere ikuku,oke osimiri,elu ala na aki igwe. A na eji ya n'ụzọ nkuzi dị iche iche site na ebumnuche ọmụmụ gbasara usoro ihu igwe wee ruo na nkọwa gbasara ọdịnihu ihu igwe.
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmatụ dezie
Nlereanya ihu igwe n'enyekwa ịma ọdịnihu ihu igwe.