nlekwa gburugburu ebe obibi na

Nkọwa dezie

Nke a bụ atụmatụ nke metụtara ndị mmadụ ịgba mbọ ibite aka ogologo n'ụwa. Nlekwa metụtara ihe niile gbasara akụ na ụba,Mmekọ na gburugburu ebe obibi mana ọkachasị gbado ukwu na ndigide na ịchọpụta nsogbu ana enwe na gburugburu ebe obibi dị ka Mgbanwe ihu igwe, Mmetọ ikuku na mmiri, ntufu ihe okike dị iche iche.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Ọ dị mma ilekwa gburugburu ebe obibi.

Mkpọpụta dezie

Nlekwa gburugburu ebe obibi


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Sustainability