nlekota oru mmetọ

Nkọwa dezie

Nlekọta ọrụ mmetọ bụ ụdị a na-eme iji kwadoo gburugburu ebe obibi ndị mmadụ megide ọghọm mmetọ. Ọtụtụ mba na gburugburu ụwa ehiwela iwu nke ga eleba anya n'ụdị mmetọ dị iche iche, iji belata ọghọm mmetọ n'ebute. Nlebaranya a n'ogo ime obodo n'abụkarị ọrụ ndị ụlọ ọrụ gbasara gburugburu ebe obibi maọbu ndị ọrụ ahụike. Mba dị iche iche na obodo di iche iche nwere ndiche n'iwu gbasara Njikwa na nlekọta mmetọ nke mba ha.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụ̀matụ dezie

Enwere ndị nlekọta ọrụ mmetọ n'obodo Naijiria.

Mkpọpụta dezie

nlekota oru mmetọ



Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Regulation_and_monitoring_of_pollution