nkwekọrịta ihu igwe

Nkwekọrịta nke 2015

Nkọwa

dezie

Nkea bụ nkwekọrịta mba ụwa nwere gbasara Mgbanwe ihu igwe na ọghọm ọ na-ebute na afọ 2015 na Paris. Nkwekọrịta a n'elegara anya ịbelata nkesa ikuku mmụọ ọjọọ iji belata ókè okpomọkụ nke gburugburu ụwa.Nkwekọrita a gunyere ntunye Mba ndị n'eme nkesa ikuku mmụọ ọjọọ ibelata Mmetọ Ihu Igwe site n'ikuku.

  • Nke a bụ iji nyere Mba aka na mgbalị ha na Mbelata nsogbu Mgbanwe ihu igwe na Nnabata Mgbanwe ihu igwe.Nke a bụkwa iji nye nzaghachi ziri ezi,na nlebara anya na ịnye ntuziaka.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Enwere nkwekọrịta mba ụwa gbasara ihu igwe na Paris n'afọ 2015.

Mkpọpụta

dezie
Nkwekọrịta ihu igwe


Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Climate Agreement