nkwado ikike mmadụ
Nkọwa dezie
Nkwado ikike mmadụ bụ inye Nkwado na nkwuchite ọnụ nye ndị mmadụ ma ọ bụ otu. Ndị nkwado ikike mmadụ n'elegara anya na nkwalite na nchekwa ikike onye, ikike ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ikike akụ na ụba na ikike omenala na okpukpe.
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmatụ dezie
Ọdi mma inwe ndị nkwado ikike mmadụ.
Mkpọpụta dezie