nkwado ihu igwe
Nkọwa
dezieNkea na nkọwa zuru ọnụ pụtara ikike ilachite ma ọ bụ ibelata oke mpụtara mgbanwe ike mmetụta ihu igwe dị ka ukwuu na Ụ́nwụ́. Ihe ana elegara anya na Nkwalite ihu igwe bụ iji belata ihe ike nke n'esi na Ihu Igwe nke obodo,ọgbakọ,otu ọchịchị na mba nwere nke metụtara mpụtara mgbanwe ihu igwe.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieNkwado ihu igwe nyere aka ibelata ụ̀nwụ.
Mkpọpụta
dezie