nkpochapu
Nkọwa dezie
Nke a pụtara mkpochapụ ụdị anụ ma ọbu ihe ndị dị ndụ okachasi ngalaba njirimara ha. Oge mkpochapụ ka akọwara n'ozuzu oke dị ka mgbe onye nke ikpeazụ arụ nke enwere ike usoro esi echekwa ma zụọ nke ọhụrụ bụ ihe n'agaghị emenwu ma ọ bụ bu nke ekpofuru nke n'ebutezi enweghị nke nnọchi.
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụ̀matụ dezie
Mkpochapụ anụ ọhịa mere ka enwe ụkọ ngalaba ụfọdụ.
Mkpọpụta dezie
Olumba dezie
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie
Bekee dezie
Gukwuo na Wikipedia Bekee Extinction